1 Crônicas 24
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO) vs NTLH
1 Ndị a bụ otu e si kenye ụmụ Erọn ọrụ ije ozi ha:
1 São estes os grupos aos quais pertenciam os descendentes de Arão. Arão foi pai de quatro filhos: Nadabe, Abiú, Eleazar e Itamar.
2 Ma Nadab na Abihu nwụrụ tupu nna ha anwụọ. Ha amụtaghị ụmụ ndị ikom, ya mere, Elieza na Itama jere ozi dịka ndị nchụaja.
2 Nadabe e Abiú morreram antes do seu pai; eles não deixaram filhos, e por isso os seus irmãos Eleazar e Itamar se tornaram sacerdotes.
3 Devid kewara ha dịka usoro ije ozi ha ga-esi dị. Ọ bụ Zadọk onye ikwu Elieza, na Ahimelek onye ikwu Itama nyeere Devid aka ime nke a.
3 O rei Davi organizou os descendentes de Arão de acordo com os seus deveres. Foi ajudado nesse trabalho por Zadoque, que era descendente de Eleazar, e por Aimeleque, que era descendente de Itamar.
4 Ọnụọgụgụ ndị ndu a chọtara nʼikwu Elieza karịrị ọnụọgụgụ ndị ndu a chọtara nʼikwu Itama. Nʼihi ya, e sitere nʼikwu Elieza nweta ndịisi ezinaụlọ iri na isii, sitekwa nʼikwu Itama nweta ndịisi ezinaụlọ asatọ.
4 Os descendentes de Eleazar foram divididos em dezesseis grupos, e os descendentes de Itamar foram divididos em oito. Isso foi feito assim porque entre os descendentes de Eleazar havia um número maior de chefes de famílias.
5 E kere ha na-eleghị onye ọbụla anya nʼihu, site nʼife nza, nʼihi na e nwere ndịisi ozi ebe nsọ, nweekwa ndịisi ozi Chineke nʼetiti ndị ikwu Elieza na Itama.
5 Como havia oficiais do Templo e líderes espirituais tanto entre os descendentes de Eleazar como entre os de Itamar, eles foram divididos por sorteio .
6 Ode akwụkwọ Shemaya, nwa Netanel, onye Livayị, dekọtara aha ndị a niile nʼihu eze, na ndịisi ozi eze, ya bụ, Zadọk onye nchụaja, na Ahimelek nwa Abịata, na ndịisi ezi ndị nchụaja, na nke ndị Livayị. E sitere nʼikwu Elieza, họrọ otu ezinaụlọ, sitekwa nʼikwu Itama họrọ otu ezinaụlọ.
6 Os descendentes de Eleazar e de Itamar eram sorteados alternadamente, e os seus nomes foram escritos num livro pelo escrivão Semaías, filho de Netanel. Foram testemunhas o rei, os seus oficiais, o sacerdote Zadoque, Aimeleque, filho de Abiatar, e os chefes das famílias de sacerdotes e das famílias de levitas .
7 Nza nke mbụ mara Jehoiarib
7 — ausente —
8 nke atọ, Harim
8 — ausente —
9 nke ise, Malkija
9 — ausente —
10 nke asaa, Hakoz
10 — ausente —
11 nke itoolu, Jeshua
11 — ausente —
12 nke iri na otu, Eliashib
12 — ausente —
13 nke iri na atọ, Hupa
13 — ausente —
14 nke iri na ise, Bilga
14 — ausente —
15 nke iri na asaa, Hezia
15 — ausente —
16 nke iri na itoolu, Petahaya
16 — ausente —
17 nke iri abụọ na otu, Jakin
17 — ausente —
18 nke iri abụọ na atọ, Delaya
18 — ausente —
19 Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka Onyenwe anyị, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu.
19 Os nomes desses homens foram escritos num livro, de acordo com os seus turnos, para entrarem no Templo e cumprirem os deveres conforme as regras deixadas por Arão, o seu antepassado, conforme o Senhor , o Deus de Israel, lhe havia ordenado.
20 Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị:
20 São estes os outros chefes de famílias dos descendentes de Levi: Jedias, descendente de Anrão através de Sebuel;
21 Site nʼụmụ Rehabaya, onye mbụ a họpụtara bụ Ishaya.
21 Issias, descendente de Reabias;
22 Site na ndị Izha a họpụtara Shelomot.
22 Jaate, descendente de Isar através de Selomite;
23 Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtara
23 Jerias, Amariá, Jaaziel e Jecameão, filhos de Hebrom, por ordem de idade;
24 A họpụtara Maịka nwa Uziel,
24 Samir, descendente de Uziel, através de Mica;
25 A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya,
25 Zacarias, descendente de Uziel, através de Issias, irmão de Mica;
26 Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi.
26 Mali, Musi e Jaazias, descendentes de Merari.
27 Sitekwa nʼụmụ Merari a họpụtara ụmụ Jaazia ndị a:
27 Jaazias foi pai de três filhos: Soão, Zacur e Ibri. Mali foi pai de dois filhos: Eleazar e Quis. Eleazar não deixou filhos, porém Quis foi pai de um filho chamado Jerameel.
28 Site nʼụmụ Mahali a họpụtara Elieza, ma Elieza nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke.
28 — ausente —
29 Site nʼụmụ Kish a họpụtara Jerameel.
29 — ausente —
30 Site nʼụmụ Mushi, a họpụtara Mahali, na Eda na Jerimot.
30 Musi foi pai de três filhos: Mali, Éder e Jerimote. Eram estas as famílias dos
31 Dịka e mere mgbe a na-ahọpụta ụmụ Erọn, e ji ife nza kenye ha niile ọrụ ha kwesiri ịrụ nʼotu nʼotu, onye ukwu ha na onye nta ha. E mere ya nʼihu eze Devid, na Zadọk, na Ahimelek, na ndịisi ezinaụlọ ndị nchụaja na ndị Livayị niile. Mgbe a na-efe nza a, e mesoro ndị ikom niile otu mmeso, ma okenye ha ma ndị na-etolite etolite.
31 O chefe de cada família e um dos seus irmãos mais novos tiraram sortes para serem escalados como haviam feito os seus parentes, os sacerdotes descendentes de Arão. Foram testemunhas o rei Davi, Zadoque, Aimeleque e os chefes de famílias de sacerdotes e de levitas.
Atalhos do teclado
- Capítulo anterior←
- Próximo capítulo→
- Versículo anteriork
- Próximo versículoj
- Limpar seleçãoEsc
- Esta ajuda?
Estude este capítulo no WhatsApp
Peça à IA da Bíblia Fala para explicar 1 Crônicas 24, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.