Salmos 85

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO)

1 O Onyenwe anyị, i gosila ala gị ihuọma;

2 I gbagharala ajọ omume ndị gị,

3 Ị kwụsịla iwe oke iwe gị,

4 Kpọghachi anyị azụ, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị,

5 Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe:

6 Ị gaghị eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ

7 O Onyenwe anyị, gosi anyị ịhụnanya gị nke na-adịgide,

8 Aga m ege ntị mara ihe Chineke, onye bụ Onyenwe anyị ga-ekwu;

9 Nʼezie, nzọpụta ya dị nso ndị na-atụ egwu ya,

10 Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi ezukọtala;

11 Ikwesi ntụkwasị obi ga-esite nʼala pupụta,

12 Nʼezie, Onyenwe anyị ga-enye ihe dị mma,

13 Ezi omume ga-aga nʼihu ya,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado

Estude este capítulo no WhatsApp

Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Salmos 85, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.