Esdras 2
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO) vs NVI
1 Ugbu a, ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke Nebukadneza, eze Babilọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa Babilọn. Ha lọghachitere na Jerusalem nakwa Juda, onye ọbụla nʼobodo nke ha.
1 Esta é a lista dos homens da província que Nabucodonosor, rei da Babilônia, tinha levado prisioneiros para a Babilônia. Eles voltaram para Jerusalém e Judá, cada um para a sua própria cidade.
2 Ndịisi ha na Zerubabel soo, bụ Jeshua, Nehemaya, Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na Baana.
2 Vieram na companhia de Zorobabel, Jesua, Neemias, Seraías, Reelaías, Mardoqueu, Bilsã, Mispar, Bigvai, Reum e Baaná. Esta é a lista dos israelitas:
3 Ndị agbụrụ Parosh, puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172).
3 os descendentes de Parós 2. 172
4 Ụmụ Shefataya, narị atọ na iri asaa na abụọ (372).
4 de Sefatias 372
5 Ụmụ Ara, narị asaa na iri asaa na ise (775).
5 de Ara 775
6 Ụmụ Pahat-Moab (site nʼụmụ Jeshua na Joab), dị puku abụọ na narị asatọ na iri na abụọ (2,812).
6 de Paate-Moabe, por meio da linhagem de Jesua e Joabe, 2. 812
7 Ụmụ Elam, otu puku na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254).
7 de Elão 1. 254
8 Ụmụ Zatu, narị itoolu na iri anọ na ise (945).
8 de Zatu 945
9 Ụmụ Zakai, narị asaa na iri isii (760).
9 de Zacai 760
10 Ụmụ Bani, narị isii na iri anọ na abụọ (642).
10 de Bani 642
11 Ụmụ Bebai, narị isii na iri abụọ na atọ (623).
11 de Bebai 623
12 Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222).
12 de Azgade 1. 222
13 Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666).
13 de Adonicão 666
14 Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056).
14 de Bigvai 2. 056
15 Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454).
15 de Adim 454
16 Ụmụ Atea, site na Hezekaya, iri itoolu na asatọ (98).
16 de Ater, por meio de Ezequias, 98
17 Ụmụ Bezai, narị atọ na iri abụọ na atọ (323).
17 de Besai 323
18 Ụmụ Jora, otu narị na iri na abụọ (112).
18 de Jora 112
19 Ụmụ Hashum, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223).
19 de Hasum 223
20 Ụmụ Giba, iri itoolu na ise (95).
20 de Gibar 95
21 Ndị ikom Betlehem, otu narị na iri abụọ na atọ (123).
21 os da cidade de Belém 123
22 Ndị ikom Netofa, iri ise na isii (56).
22 de Netofate 56
23 Ndị ikom Anatot, otu narị na iri abụọ na asatọ (128).
23 de Anatote 128
24 Ndị ikom Azmavet, iri anọ na abụọ (42).
24 de Azmavete 42
25 Ndị ikom Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743).
25 de Quiriate-Jearim, Quefira e Beerote 743
26 Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621).
26 de Ramá e Geba 621
27 Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122).
27 de Micmás 122
28 Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223).
28 de Betel e Ai 223
29 Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52).
29 de Nebo 52
30 Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156).
30 de Magbis 156
31 Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254).
31 da outra Elão 1. 254
32 Ụmụ Harim, narị atọ na iri abụọ (320).
32 de Harim 320
33 Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725).
33 de Lode, Hadide e Ono 725
34 Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345).
34 de Jericó 345
35 Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630).
35 de Senaá 3. 630
36 Ndị nchụaja:
36 Os sacerdotes: os descendentes de Jedaías, por meio da família de Jesua 973
37 ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052)
37 de Imer 1. 052
38 ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247)
38 de Pasur 1. 247
39 ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107).
39 de Harim 1. 017
40 Ndị Livayị:
40 Os levitas: os descendentes de Jesua e de Cadmiel, por meio da linhagem de Hodavias 74
41 Ndị ọbụ abụ:
41 Os cantores: os descendentes de Asafe 128
42 Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:
42 Os porteiros do templo: os descendentes de Salum, Ater, Talmom, Acube, Hatita e Sobai 139
43 Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ:
43 Os servidores do templo: os descendentes de Zia, Hasufa, Tabaote,
44 Keros, Siaha, Padon,
44 Queros, Sia, Padom,
45 Lebana, Hagaba, Akub,
45 Lebana, Hagaba, Acube,
46 Hagab, Shalmai, Hanan,
46 Hagabe, Sanlai, Hanã,
47 Gidel, Gaha, Reaya,
47 Gidel, Gaar, Reaías,
48 Rezin, Nekoda, Gazam,
48 Rezim, Necoda, Gazão,
49 Ụza, Pasea Besai,
49 Uzá, Paséia, Besai,
50 Asna, Meunim, Nefusim,
50 Asná, Meunim, Nefusim,
51 Bakbuk, Hakufa, Hahua,
51 Bacbuque, Hacufa, Harur,
52 Bazlut, Mehida, Hasha,
52 Baslute, Meída, Harsa,
53 Bakos, Sisera, Tema,
53 Barcos, Sísera, Tamá,
54 Nezaya na Hatifa.
54 Nesias e Hatifa.
55 Agbụrụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi,
55 Os descendentes dos servos de Salomão: os descendentes de Sotai, Soferete, Peruda,
56 Jaala, Dakon, Gidel
56 Jaala, Darcom, Gidel,
57 Shefataya, Hatil, na Pokeret-Hazebaim na Ami.
57 Sefatias, Hatil, Poquerete-Hazebaim e Ami.
58 Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ụmụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392).
58 O total dos servidores do templo e dos descendentes dos servos de Salomão 392
59 Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo Tel Mela, Tel Hasha, Kerub, Adọn na Imea, nke dị nʼala Peshịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼIzrel.
59 Os que chegaram das cidades de Tel-Melá, Tel-Harsa, Querube, Adã e Imer, mas não puderam comprovar que suas famílias descendiam de Israel, foram os seguintes:
60 Ndị agbụrụ Delaya, Tobaya na Nekoda, narị isii na iri ise na abụọ (652).
60 Os descendentes de Delaías, Tobias e Necoda 652
61 Sitekwa nʼetiti ndị nchụaja:
61 E dentre os sacerdotes: Os descendentes de Habaías, Coz e Barzilai, homem que se casou com uma filha de Barzilai, de Gileade, e que era chamado pelo nome do sogro.
62 Ndị a chọrọ ebe e depụtara usoro ọmụmụ ha nʼakwụkwọ, ma ha achọtaghị ha, nʼihi ya, e wepụrụ ha nʼọrụ nchụaja dịka ndị na-adịghị ọcha.
62 Eles procuraram pelos seus registros de família, mas não conseguiram achá-los e foram considerados impuros para o sacerdócio.
63 Onyeisi ọchịchị nyere iwu ka ha ghara iri ihe dịkarịsịrị nsọ tutu ruo mgbe e nwere onye nchụaja na-eji Urim na Tumim ajụta ase.
63 Por isso o governador os proibiu de comer alimentos sagrados enquanto não houvesse um sacerdote capaz de consultar a Deus por meio do Urim e do Tumim.
64 Nkpọkọta ọnụọgụgụ ndị niile lọtara dị iri puku anọ na abụọ, na narị atọ, na iri isii (42,360),
64 A totalidade dos que voltaram do exílio atingiu o número de 42. 360 homens,
65 nke a agụnyeghị ndị ohu ndị ikom na ndị inyom dị puku asaa na narị atọ na iri atọ na asaa (7,337), ndị ikom na ndị inyom, ndị ọbụ abụ dị narị abụọ (200).
65 além dos seus 7. 337 servos e servas; havia entre eles 200 cantores e cantoras.
66 Ịnyịnya dị narị asaa na iri atọ na isii (736), ebe ịnyịnya muul dị narị abụọ na iri anọ na ise (245).
66 Possuíam 736 cavalos, 245 mulas,
67 Ịnyịnya kamel ha dị narị anọ na iri atọ na ise (435), ebe ịnyịnya ibu dị puku isii, na narị asaa, na iri abụọ (6,720).
67 435 camelos e 6. 720 jumentos.
68 Mgbe ha bịarutere nʼụlọ Onyenwe anyị dị na Jerusalem, ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye afọ ofufu maka i ji rụzie ụlọ Chineke ka o guzo nʼọnọdụ ya.
68 Quando chegaram ao templo do Senhor em Jerusalém, alguns dos chefes das famílias deram ofertas voluntárias para a reconstrução do templo de Deus no seu antigo local.
69 Onye ọbụla nʼime ha webatara nʼụlọakụ ihe o nwere ike inye nʼihi ọrụ a. Ha nyere darik ọlaedo dị puku iri isii na otu (61,000), maịna ọlaọcha dị puku ise (5,000) na onyinye uwe ndị nchụaja, otu narị (100).
69 De acordo com as suas possibilidades, deram à tesouraria para essa obra quinhentos quilos de ouro, três toneladas de prata e cem vestes sacerdotais.
70 Ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị ọbụ abụ, ndị na-eche ọnụ ụzọ ama, na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ ọzọkwa, ha na ndị Izrel niile fọdụrụ gara biri nʼobodo nke aka ha.
70 Os sacerdotes, os levitas, os cantores, os porteiros e os servidores do templo, bem como os demais israelitas, estabeleceram-se em suas cidades de origem.
Atalhos do teclado
- Capítulo anterior←
- Próximo capítulo→
- Versículo anteriork
- Próximo versículoj
- Limpar seleçãoEsc
- Esta ajuda?
Estude este capítulo no WhatsApp
Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Esdras 2, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.