Salmos 29

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO)

1 Toonu Onyenwe anyị, unu ndị bi nʼeluigwe,

2 Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ kwesiri aha ya;

3 Olu Onyenwe anyị na-ada nʼelu osimiri;

4 Olu Onyenwe anyị dị ike,

5 Olu Onyenwe anyị na-etiwa osisi ukwu sida;

6 Ọ na-eme ka Lebanọn wulie elu dịka nwa ehi,

7 Olu Onyenwe anyị na-agba dịka egbe eluigwe

8 Olu Onyenwe anyị na-eme ka ọzara maa jijiji;

9 Olu Onyenwe anyị na-eme ka osisi ook gbagọọ

10 Onyenwe anyị nọ nʼocheeze ya nʼelu uju mmiri;

11 Onyenwe anyị na-enye ndị ya ike,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado

Estude este capítulo no WhatsApp

Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Salmos 29, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.