Salmos 39

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO)

1 Asịrị m, “Aga m elezi anya nʼụzọ m niile

2 Ma mgbe m mechiri ọnụ m ma nọrọ duu,

3 Obi m kporo ọkụ nʼime m,

4 “O Onyenwe anyị, gosi m ọgwụgwụ nke ndụ m

5 I meela ka ụbọchị m niile bụrụ naanị ihe dị nta;

6 “Nʼezie onye ọbụla na-ejegharị dịka onyinyo

7 “Ma ugbu a, Onyenwe m, gịnị ka m na-ele anya ya?

8 Zọpụta m site na mmehie m niile;

9 Agbachiri m nkịtị, ajụrụ m ikwu okwu,

10 Kwụsị iti m ihe;

11 Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha;

12 “O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m,

13 Lepụ anya na-ebe m nọ, ka m nwee ike kporie ndụ ọzọ,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado

Estude este capítulo no WhatsApp

Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Salmos 39, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.