Neemias 10

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO) vs VC

Sair da comparação
VC Versão Católica
1 Ndị tinyere aka, nʼakwụkwọ ahụ bụ:
1 Eis os que apuseram o seu selo: Neemias, o governador, filho de Helquias.
2 Ndị ọzọ bụ Seraya, Azaraya, Jeremaya,
2 Saraías, Azarias, Jeremias,
3 Pashua, Amaraya, Malkija,
3 Fasur, Amarias, Melquias,
4 Hatush, Shebanaya, Maluk,
4 Hatus, Sebenias, Meluc,
5 Harim, Meremot, Ọbadaya,
5 Harim, Merimut, Abdias,
6 Daniel, Gineton, Baruk,
6 Daniel, Genton, Baruc,
7 Meshulam, Abija, Mijamin,
7 Mosolão, Abias, Miamin,
8 Maazaya, Bilgai na Shemaya.
8 Maazias, Belgai, Semeías.
9 Ndị Livayị so tinye aka ha nʼakwụkwọ bụ,
9 Levitas: Josué, filho de Azanias, Benui, dos filhos de Henadad, Cadmiel
10 ndị so ha na-arụ ọrụ: Shebanaya,
10 e seus irmãos, Sebenias, Odaías, Celita, Falaías, Hanã,
11 Mika, Rehob, Hashabaya
11 Mica, Roob, Hasebias,
12 Zakua, Sherebaya, Shebanaya,
12 Zacur, Serebias, Sabanias,
13 Hodia, Bani na Beninu.
13 Odaías, Bani, Baninu.
14 Ndịisi ọchịchị tinyere aka ha bụ,
14 Chefes do povo: Faros, Faat-Moab, Elão, Zetu, Bani,
15 Buni, Azgad, Bebai,
15 Boni, Azgad, Bebai,
16 Adonaịja, Bigvai, Adin,
16 Adonias, Begoai, Adin,
17 Atea, Hezekaya, Azoa,
17 Ater, Ezequias, Azur,
18 Hodia, Hashum, Bezai,
18 Odaías, Hasum, Besaí,
19 Harif, Anatot, Nebai,
19 Haref, Anatot, Nebai,
20 Magpịash, Meshulam, Hezia,
20 Megfias, Mosolão, Hazir,
21 Meshezabel, Zadọk, Jadua,
21 Mesizabel, Sadoc, Jedua,
22 Pelataya, Hanan, Anaia,
22 Feltias, Hanã, Anaías,
23 Hoshea, Hananaya, Hashub,
23 Oséias, Ananias, Hassub,
24 Halohesh, Pilha, Shobek,
24 Aloes, Falea, Sobec,
25 Rehum, Hashabna, Maaseia,
25 Reum, Hasebna, Maasias,
26 Ahaya, Hanan, Anan,
26 Equias, Hanã, Anã,
27 Maluk, Harim na Baana.
27 Meluc, Harim, Baana.
28 “Ndị ọzọ fọdụrụ bụ ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị nche, ndị ọbụ abụ, ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ndị ahụ niile sitere nʼirube isi nʼiwu Chineke wezuga onwe ha site nʼebe ndị mba ọzọ ahụ bi ha gburugburu nọ, ha na ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom, bụ ndị niile tozuru ịghọta ihe.
28 O resto do povo, os sacerdotes, levitas, porteiros, cantores, natineus, e todos os que estavam separados dos povos estrangeiros para seguir a lei de Deus, suas mulheres, filhos e filhas, todos os que estavam em idade de conhecer e compreender,
29 Ndị a niile sooro ụmụnne ha ndị Izrel a na-asọpụrụ, jikọtaa onwe ha nʼọbụbụ ọnụ na ịṅụ iyi ịgbaso iwu Chineke, nke o nyere site nʼaka Mosis, bụ ohu Chineke; na ilezi anya rube isi nʼihe niile enyere nʼiwu, ntụziaka niile na ụkpụrụ niile nke Onyenwe anyị bụ Onyenwe anyị.
29 juntaram-se aos seus irmãos, às pessoas importantes, e se comprometeram com juramento a caminhar segundo a lei de Deus, dada por intermédio de Moisés, seu servo, a observar e a praticar todos os mandamentos do Senhor, nosso Deus, suas ordenações e leis.
30 “Anyị kpebikwara na ụmụ anyị ndị ikom na ndị inyom agaghị alụ di maọbụ nwunye site na mba ọzọ.
30 Prometemos não dar nossas filhas aos habitantes da terra e não tomar suas filhas para os nossos filhos;
31 “Anyị kpebikwara na ọ bụrụ na ndị mba ọzọ eburu ngwa ahịa ha maọbụ mkpụrụ ubi ha bịa ire ya nʼụbọchị izuike, maọbụ nʼụbọchị ọzọ dị nsọ, anyị agaghị azụ ihe ọbụla. Anyị na-ekpebikwa na anyị agaghị arụ ọrụ ọbụla nʼafọ nke asaa niile, kwekọọkwa na anyị ga-agbaghara ụmụnna anyị niile ji anyị ụgwọ nʼafọ ahụ.
31 nada comprar da terra, em dia de sábado ou em dia de festa, se trouxessem para vender, naqueles dias, mercadorias ou quaisquer gêneros alimentícios que fossem; deixar repousar a terra e não reclamar nenhuma dívida no sétimo ano.
32 “Anyị kwekọrịtakwara na anyị ga-atụ ụtụ otu ụzọ nʼime ụzọ atọ nke otu shekel afọ niile maka iji kwadoo ọrụ ụlọnsọ ukwu Chineke,
32 Impusemo-nos a obrigação de pagar cada ano o terço de um siclo para o serviço do templo:
33 maka ime ka ihe ndị a dịrị nʼụlọnsọ ukwu ahụ: achịcha nsọ, onyinye ọka nke ụbọchị niile, aja nsure ọkụ na onyinye nke ụbọchị izuike, mmemme ọnwa ọhụrụ niile, ha na mmemme ndị ọzọ niile a kara aka, maka aja dị nsọ niile na aja ikpuchi mmehie ndị Izrel, maka ozi niile a na-aga nʼụlọnsọ Chineke anyị.
33 os pães da proposição, a oblação perpétua, o holocausto perpétuo, os sacrifícios dos sábados, das neomênias e das festas, as coisas consagradas, os sacrifícios expiatórios em favor de Israel, e para todo o serviço da casa de nosso Deus.
34 “Anyị bụ ndị nchụaja, ndị Livayị na ndị ọzọ, ejirila ife nza chọpụta mgbe ezinaụlọ ọbụla nʼetiti anyị ga-eji bubata nku nʼụlọ Chineke anyị nʼoge ya kwa afọ, maka ebe ịchụ aja nke Onyenwe anyị Chineke anyị dịka e dere ya nʼiwu.
34 Tiramos a sorte, sacerdotes, levitas e o povo, para a repartição da oferta da madeira, a fim de que cada família, por sua vez, em cada ano, nas épocas determinadas, trouxesse ao templo o material necessário para manter aceso o fogo do altar do Senhor, nosso Deus, de conformidade com o que está escrito na lei.
35 “Anyị kpebikwara na mmadụ niile nʼotu nʼotu ga na-ewebata mkpụrụ mbụ nke ihe ubi ya nʼụlọnsọ Onyenwe anyị, na mkpụrụ osisi ọbụla, maọbụ ihe ubi ndị ọzọ.
35 Tomamos o compromisso de levar ao templo, cada ano, as primícias de nosso solo e as de nossos campos de apresentar igualmente aos sacerdotes que fazem o serviço da casa de Deus, como está prescrito na lei,
36 “Dịka e dere ya nʼIwu, anyị ga-ewebata ụmụ ndị ikom mbụ anyị, na nwa mbụ nke igwe ehi, na igwe ewu na atụrụ anyị niile, nʼụlọ Chineke anyị. A ga-enye ha ndị nchụaja na-eje ozi nʼebe ahụ.
36 os primogênitos dos nossos filhos e de nossos rebanhos, e os primogênitos de nossos bois e de nossas ovelhas;
37 “Karịsịa, anyị ga-ewebata nʼụlọ ịchịkọba ihe nke ụlọnsọ Chineke anyị, nyekwa ha ndị nchụaja, ụtụ ọka mbụ anyị kwọrọ, ya na onyinye ndị ọzọ nke mkpụrụ ubi mbụ anyị, dịka mmanya vaịnị mbụ, mmanụ oliv mbụ na mkpụrụ osisi ndị ọzọ. Anyị kpebikwara inye ndị Livayị otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke ihe niile anyị nwetara nʼubi anyị, nʼihi na ọ bụ ọrụ ndị Livayị ịnakọta otu ụzọ nʼụzọ iri site nʼobodo niile ebe anyị na-arụ ọrụ.
37 do mesmo modo, de levar aos sacerdotes, nas salas da casa de Deus, as primícias de nossos alimentos, nossas oferendas, assim como dos frutos de todas as árvores, do vinho e do azeite; e de entregar o dízimo de nosso solo aos levitas, que estavam encarregados de transportá-lo para todas as nossas aglomerações agrícolas.
38 Ndị nchụaja bụ ụmụ ụmụ Erọn ga-eso ndị Livayị mgbe ha na-anakọta onyinye otu ụzọ nʼime ụzọ iri ndị a. Ha ga-ewekọta ihe ndị a niile webaa ha nʼụlọ Chineke anyị, ruo nʼime ọnụụlọ ịchịkọba ihe, nke ụlọakụ.
38 Um sacerdote da linhagem de Aarão acompanharia os levitas quando recebessem o dízimo; e os levitas trariam o dízimo do dízimo à casa de nosso Deus, para as salas que servem de depósito.
39 Ndị Izrel na ndị Livayị, kwesiri iweta onyinye ọka ha, na mmanya vaịnị ọhụrụ, na mmanụ oliv nʼime ụlọ ịchịkọba ihe, nʼebe a na-edebe ngwongwo niile e ji eje ozi nʼụlọ ukwu ahụ, nke ndị nchụaja na-eje ozi, ndị nche na nke ndị ọbụ abụ.
39 Porque os filhos de Israel e os filhos de Levi devem trazer para essas salas as primícias do trigo, do vinho e do azeite; nessas salas é que se acham os utensílios do santuário, e é ali que os sacerdotes se encontram em serviço, bem como os porteiros e os cantores. Assim é que nós não mais queremos negligenciar a casa de nosso Deus.

Ler em outra tradução

Comparar com outra

Estude este capítulo no WhatsApp

Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Neemias 10, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.