Hebreus 8
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO) vs AAI
1 Isi okwu dị nʼihe niile anyị na-ekwu bụ nke a, na anyị nwere onyeisi nchụaja dị otu a, bụ onye na-anọdụ ala nʼaka nri nke ocheeze onye ahụ kachasị ihe niile elu nʼeluigwe.
1 Tur ana’an gagamin abisa isan ao i iti; boun it ata Firis Gagamin God ana’asukwafune urama’ama bonamanamarinamaim mare ema’ama.
2 Onye na-eje ozi nʼebe nsọ ahụ, bụ ezi ụlọ ikwu ahụ Onyenwe anyị ji aka ya wuo, ọ bụghị mmadụ wuru ya.
2 Nati’imaim Sis Kakafiyin, Kakafiyin Anababatun wanawanan ma Firis Gagamin ana bowabow ebowabow, kwafiren ana sis anababatun God taiyuwin wowowabimaim, men orot umanamaim.
3 A họpụtara onyeisi nchụaja ọbụla ka ọ na-achụ aja na-enyekwa onyinye. Nʼihi nke a, o kwesikwara ka ọ nwee ihe ọ ga-eji na-achụ aja.
3 Firis Gagamih etei i siwar naatu sibor ya God baitinin isan hirubinih. Imih it ata Firis Gagamin auman ana ef ema’am sawar ta siboromih yai’in isan.
4 A sịkwarị na ọ nọ nʼụwa, o garaghị a bụ onye nchụaja nʼihi na e nwere ndị nchụaja na-achụ aja dị ka usoro iwu si dị.
4 Tafaramamaim tama’am na’at, boro men kafa’imo tifiris, anayabin firis i hima’am naatu ofafaramaim eo na’atube hima sibor hi’a’afusar.
5 Ha na-eje ozi nʼebe nsọ ahụ nke bụ oyiyi na onyinyo banyere ihe nke dị nʼeluigwe. Ọ bụ nke a mere e ji dọọ Mosis aka na ntị mgbe ọ na-akwado iwu ụlọ ikwu ahụ, “Lezie anya hụ na i mere ihe niile nʼusoro dị ka e si gosiri gị nʼelu ugwu.”
5 Firis ana bowabow Sis Kakafiyin wanawanan hibowabow i turobe maramaim Sis Kakafiyin ana itinin naatu ayubin hi’u’ur hibowabow. Ana an iti isan Moses Sis Kakafiyin ya’inamih bobobunabuna ana veya’amaim. God Moses iu, “Abisa oyaw wanamaim abi’obaiyi na’atube ini’ufunun Sis inawowab.”
6 Ma otu ọ dị, ọ natara ọrụ ije ozi karịrị nke ha, dị ka onye ogbugbo nke ọgbụgba ndụ dị elu karịa nke ochie, ebe ọgbụgba ndụ nke ọhụrụ a o mere ka ọ dịrị nʼetiti ya na mmadụ dabeere na nkwa dị mma karịa.
6 Baise boun, firis ana bowabow Jesu baib i firis etei natabirih, na’atube o baibasit boubun founamaim ebatabat i igewasin kwanekwan, men Moses yayabuna na’atube, anayabin i ana abowabow etei i omatanen tafanamaim ebatabat.
7 Ọ bụrụ na ọgbụgba ndụ ochie ahụ zuruoke, ọ garaghị aba uru ka achọwa ọgbụgba ndụ ọzọ.
7 Baise obaibasit atamanin tabigewasin na’at, obaibasit ta boro men tatab.
8 Ma Chineke chọpụtara ezughị oke ha mgbe ọ sịrị,
8 Baise God ana sabuw hai kakafin titita’ur ana maramaim eo,
9 Ọ bụghị ụdị ọgbụgba ndụ
9 Iti obaibasit boubun i boro men
10 Ma nke a bụ ọgbụgba ndụ m ga-eme ka ọ dịrị nʼetiti mụ onwe m na ụlọ Izrel,
10 Isan imih obaibasit iti, i boun Israel sabuw boro isah anasinaf,
11 Ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti ha ga-akụziri onye agbataobi ya ihe,
11 Orot babin boro men ta taintuwan ni’obaiyimih,
12 Nʼihi na aga m agbaghara ajọ omume ha,
12 Ayu hai sinaf kakafih etei boro ana notawiyen,
13 Mgbe o kwuru okwu banyere ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ọ pụtara na nke ochie ahụ abụrụla ihe gabigara agabiga. Ihe dị ochie nke gabigara ga-emesịa ghara ịdịkwa.
13 God iti obaibasit boubun isan eo ana’an i iti na’atube, God sinaf ana obaibasit wan ma’am i eataman na’atube imih bai ya’asair.
Atalhos do teclado
- Capítulo anterior←
- Próximo capítulo→
- Versículo anteriork
- Próximo versículoj
- Limpar seleçãoEsc
- Esta ajuda?
Estude este capítulo no WhatsApp
Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Hebreus 8, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.