1 Crônicas 26

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO) vs VC

Sair da comparação
VC Versão Católica
1 Usoro otu ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ahụ.
1 Eis as categorias de porteiros: Dos coritas: Meselemia, filho deCoré, dentre os filhos de Asaf.
2 Meshelemaia nwekwara ụmụ ndị ikom:
2 Filhos de Meselemia: Zacarias, o primogênito; Jadiel, o segundo; Zabadias, o terceiro; Jatanael, o quarto;
3 Elam, nke ise na Jehohanan, bụ nke isii
3 Elão, o quinto; Joanã, o sexto; Elioenai, o sétimo.
4 Obed-Edọm nwekwara ụmụ ndị ikom. Ha bụ ndị a:
4 Filhos de Obededom: Semeías, o primogênito; Jozabad, o segundo; Joaa, o terceiro; Sacar, o quarto; Natanael, o quinto;
5 Amiel, nke isii
5 Amiel, o sexto; Issacar, o sétimo; Folati, o oitavo; porque Deus tinha abençoado a Obededom.
6 Shemaya, nwa ya mụtakwara ụmụ ndị ikom, ndị bụ ndị ndu nʼezinaụlọ nna ha, nʼihi na ha bụ dike na dimkpa.
6 Semeías, seu filho, teve filhos que se tornaram chefes de famílias, porque eram homens valorosos.
7 Ụmụ ndị ikom Shemaya bụ,
7 Os filhos de Semeías foram: Otni, Rafael, Obed, Elzabad e seus irmãos, homens valentes, Eliú e Samaquias.
8 Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Obed-Edọm; ha na ụmụ ha ndị ikom, na ndị ikwu ha niile bụ dimkpa ndị nwere ike ịrụ ọrụ ahụ. Ha niile bụ ụmụ ụmụ Obed-Edọm. Ha dị iri isii na abụọ (62) nʼọnụọgụgụ.
8 Descendentes de Obededom, todos estes homens, assim como seus filhos e seus irmãos, homens distinguidos e qualificados para o serviço; eram ao todo sessenta e dois.
9 E sitekwara nʼezinaụlọ Meshelemaia họpụta ndịisi iri na asatọ (18) ndị bụkwa ezi ndị ndu.
9 Meselemia tinha filhos e irmãos, homens capazes, ao número de dezoito.
10 Hosa, nwa Merari nwekwara ụmụ ndị ikom:
10 Hosa, dos filhos de Merari, tinha por filhos Semri, o chefe; não era o mais velho, mas seu pai fizera dele chefe; Helcias, o segundo; Tabelias, o terceiro; Zacarias, o quarto.
11 Hilkaya, nke abụọ, Tebalaya, nke atọ
11 Os filhos e irmãos de Hosa eram treze ao todo.
12 E kere ndị nche ụlọnsọ ukwu niile nʼotu nʼotu. Otu ndị a nwekwara ndịisi. E kenyekwara otu ọbụla ọrụ dịka e si kenye ụmụnna ha ọrụ ha nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị.
12 A estas classes de porteiros, aos chefes destes homens e a seus irmãos foram confiadas as funções para o serviço do templo.
13 E sitere nʼife nza kenye ma nwantakịrị ma okenye, ọnụ ụzọ ha ga-eche nche, dịka ezinaụlọ ha si dị.
13 Deitaram sorte para cada porta, pequenas e grandes, segundo suas famílias.
14 Site nʼife nza, Shelemaya ketara iche ọnụ ụzọ dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nche.
14 Do lado do oriente, a sorte tocou a Selemias. Tirou-se a sorte a Zacarias, seu filho, que era um sábio conselheiro, e a sorte lhe atribuiu o lado norte.
15 Obed-Edọm na ndị otu ya na-eche ụzọ dị na ndịda. Ụmụ ya bụ ndị na-eche ụlọ ebe a na-achịkọta ihe.
15 O lado sul tocou a Obededom, e a casa dos depósitos de provisões a seus filhos.
16 Shupim na Hosa na-eche ọnụ ụzọ dị nʼọdịda anyanwụ ya na ọnụ ụzọ ama Shaleket nke dị nʼụzọ elu elu.
16 A Sefim e a Hosa coube o lado oeste, com a porta Schalequet, no caminho que sobe; uma guarda estava defronte à outra.
17 Ya mere, ọ bụ ndị Livayị isii na-eche nche nʼọnụ ụzọ dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ụbọchị niile.
17 Ao oriente, havia seis levitas; ao norte, quatro por dia; ao sul, quatro por dia e nos armazéns, quatro, dois a dois;
18 Nʼogige nke dị nʼọdịda anyanwụ e nwere ndị nche anọ nʼụzọ, ndị nche abụọ ọzọ nʼime ogige nʼonwe ya.
18 do lado das dependências, a oeste, quatro no caminho, e dois nas dependências.
19 A họpụtara ndị nche ndị a site nʼikwu Kora na Merari.
19 Tais são as classes de porteiros, dentre os filhos dos coritas e os filhos de Merari.
20 Ụfọdụ ndị Livayị ka e nyefere ọrụ ilekọta ụlọakụ, na ụlọ a na-echekọta onyinye niile e doro nsọ nke e webatara nʼụlọnsọ ukwu Chineke.
20 Os levitas, seus irmãos, tinham a guarda dos tesouros do templo e dos tesouros das coisas sagradas.
21 Ndị agbụrụ Ladan, ndị si nʼikwu Geshọn, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ nna ha Ladan, bụ onye Geshọn, bụ Jehieli,
21 Dentre os filhos de Ledã, a saber, os filhos dos gersonitas, descendentes de Ledã, chefes das famílias de Ledã, o gersonita, era Jeiel;
22 na ụmụ ndị ikom Jehieli, Zetam na nwanne ya nwoke Juel. Ndị a bụ ndị na-elekọta ụlọakụ niile dị nʼụlọnsọ Onyenwe anyị.
22 os filhos de Jeiel, Zatã e Joel, seu irmão, tinham a guarda dos tesouros da casa de Deus.
23 Site na ndị Amram, na ndị Izha, na ndị Hebrọn, na ndị Uziel.
23 Dentre os amranitas, os isaaritas, os hebronitas e os ozielitas,
24 Shubuel nwa Geshọm, na nwa nwa Mosis ka e nyere ọrụ ịbụ onyeisi ụlọakụ dị nʼụlọnsọ ahụ.
24 era Subael, filho de Gerson, filho de Moisés, o intendente chefe dos tesouros.
25 Ụmụnna ya site na Elieza bụ ndị a, Rehabaya nwa ya nwoke, Jeshaya nwa nwoke Rehabaya, Joram nwa nwoke Jeshaya na Zikri nwa nwoke Shelomit.
25 Dentre seus irmãos, descendentes de Eliezer, cujo filho foi Raabia, cujo filho foi Isaías, e filho deste, Jorão, e filho deste, Zecri, e filho deste, Selemit;
26 Shelomit na ụmụnna ya ka ọ dị nʼaka ilekọta ụlọakụ nke ihe nsọ niile, nke Devid bụ eze, na ndịisi ezinaụlọ niile, ndị bụ ndịisi agha na-achị ọtụtụ puku ndị agha, na ndịisi agha na-achị ọtụtụ narị ndị agha, na ndịisi agha ndị ọzọ, doro nsọ.
26 eram Selemit e seus irmãos que administravam todos os tesouros das coisas santas, consagradas pelo rei Davi, pelos chefes de famílias, chefes de milhares e de centenas, e chefes do exército:
27 Ụfọdụ ihe agha na ihe sitere nʼihe a kwatara nʼagha ka ha doro nsọ maka idozi ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị.
27 eles os tinham consagrado, do despojo da guerra, para a manutenção do templo.
28 Ya na ihe niile nke Samuel, bụ onye ọhụ ụzọ, na Sọl, nwa Kish na Abna, nwa Nea na Joab, nwa Zeruaya na ihe niile ndị ọzọ e doro nsọ. Ọ bụ nʼaka Shelomit na ụmụnna ya ka ọ dị ilekọta ha.
28 Tudo o que tinha consagrado Samuel, o vidente, Saul, filho de Cis, Abner, filho de Ner, Joab, filho de Sarvia, tudo estava posto sob a guarda de Salemit e de seus irmãos.
29 Site nʼikwu Izha,
29 Dentre os isaaritas, estavam postos à frente dos serviços exteriores em Israel, como escribas e magistrados, Conenias e seus filhos.
30 Site na ndị Hebrọn,
30 Hasabias, da família de Hebron, e seus irmãos, homens de valor, em número de mil e setecentos, faziam a inspeção de Israel, do outro lado do Jordão, a oeste, para todos os negócios religiosos e civis.
31 Jeraya bụ onyendu ndị Hebrọn, dịka akwụkwọ e dekọrọ usoro ọmụmụ si gosi.
31 Quanto aos hebronitas, cujo chefe era Jeria, fez-se, no quadragésimo ano do reinado de Davi, pesquisas sobre suas genealogias e suas famílias, e foram encontrados entre eles homens de valor, em Jabes, de Galaad.
32 Jeraya nwere ndị ikwu ya, ndị bụ dimkpa, na ndị dị ike ọrụ, ọnụọgụgụ ha dị puku abụọ na narị asaa. Ndị a niile bụkwa ndị ndu ezinaụlọ dị iche iche. Ya mere, Devid, eze Izrel, mere ha ndịisi ebo Ruben, na ebo Gad, na ọkara ebo Manase. Ọrụ ha bụ ilekọta ihe banyere ofufe Chineke na ije ozi niile metụtara eze.
32 Jeria e seus irmãos, homens de valor, eram em número de dois mil e setecentos chefes de família. O rei Davi os estabeleceu sobre os rubenitas, sobre os gaditas e sobre a meia tribo de Manssés, para todos os negócios religiosos e civis.

Ler em outra tradução

Comparar com outra

Estude este capítulo no WhatsApp

Peça à IA da Bíblia Fala para explicar 1 Crônicas 26, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.