Salmos 131

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO)

1 O Onyenwe anyị, nganga adịghị nʼobi m,

2 Ma ana m edere duu, mkpụrụobi m nọkwa jụụ;

3 Ndị Izrel, ka olileanya unu dịrị na Onyenwe anyị

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado

Estude este capítulo no WhatsApp

Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Salmos 131, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.