Miquéias 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ (IBO)

1 Ahụhụ na-adịrị ndị na-eche ihe ọjọọ nʼobi ha,

2 Ha na-enwe anya ukwu nʼebe ubi ndị ọzọ dị, were ha nʼaka ike,

3 Nʼihi nke a, Onyenwe anyị na-asị,

4 Nʼụbọchị ahụ ha ga-akọcha unu,

5 Nʼihi ya, ọ dịkwaghị onye ga-afọdụ nʼetiti ọgbakọ nke Onyenwe anyị,

6 Ndị amụma ha na-asị, “Unu ebukwala amụma.”

7 Ụdị ihe a o kwesiri okwukwu, gị ụlọ Jekọb?

8 Ma ọ bụ unu na-ebili megide ndị m

9 Unu na-achụpụ ndị inyom ndị m

10 Bilienụ, pụọnụ,

11 Ọ bụrụ na otu onye abịa buoro unu amụma ụgha na-asị,

12 “Aga m achịkọta unu niile, gị Jekọb,

13 Onye ahụ na-egbuwa ụzọ ga-anọ nʼihu na-edu ha.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado

Estude este capítulo no WhatsApp

Peça à IA da Bíblia Fala para explicar Miquéias 2, comparar traduções ou montar um estudo — tudo direto pelo WhatsApp.